Skip to content
Home » Simply Gabriel » Simply Gabriel – Show Dem Lyrics

Simply Gabriel – Show Dem Lyrics

    Lyrics :  Show Dem By Simply Gabriel

    Show them se na You be God
    Ihe ikwuru ka anyi ga eme
    Show them se na You be God baba

    Show them se na You be God
    No man can contend with You
    Show them se na You be God
    Ihe ikwuru ka anyi ga eme

    When the enemy rise like a flood
    Against my soul
    The Lord will raise a standard
    Just like a bird I have escaped
    From the fowler’s snare
    No evil shall harm me

    My defence is from the Lord
    He’s my buckler and my shield
    My help in times of need
    I will not fret nor fear
    The schemings of the foes
    Come rain and sunshine
    Only his will, will be done

    Show them se na You be God
    Ihe ikwuru ka anyi ga eme
    Show them se na You be God baba

    Show them se na You be God
    No man can contend with You
    Show them se na You be God
    Ihe ikwuru ka anyi ga eme

    Eeeee Eeeee Eeeee
    Ya ka anyị g’ eme o
    Ya ka anyị g’ eme o
    Eeeee Eeeee Eeeee hanye

    Odide Uduka tukwasiri gi obi
    I were gọzie ya ma bu lie ya elu
    Atụmatụ ndi iro enweghi ike I jide ya
    Mgbe oge ruru ka ozuru ike
    Imere ya ka ọla n’udo
    Ma Nabata mkpụrụ obi ya ndokwa

    Go si nu ha na gi bu chim o
    Madu ikere aga gi egbu li mu
    N’ihi na olile anya mu nile di na gi Chukwu ọma

    Mee ka uche ha me zuo nisi ha
    N’ihi na ọ dịghị ihe ọjọ mere ha
    Nna gbatara mu ọsọ enye mu aka chai

    Show them se na You be God
    Ihe ikwuru ka anyi ga eme
    Show them se na You be God baba

    Show them se na You be God
    No man can contend with You
    Show them se na You be God
    Ihe ikwuru ka anyi ga eme

    Ihe ikwuru ka anyi g’ eme
    Uche mmadu agaghi emezu n’isi mu o
    Ihe ikwuru ka anyi g’ eme
    Ọ dịghị ihe ndị iro g’ eme mu

    Leave a Reply

    Your email address will not be published. Required fields are marked *