Site icon GMLyrics

Suzyani Ft. Ebiere – Ka Anyi Kele Ya Lyrics

Suzyani Ft Ebiere Ka Anyi Kele Ya Lyrics

Lyrics for Ka Anyi Kele Ya By Suzyani Ft. Ebiere

Chorus
Ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
Omere ihe di nma aaaa

Suzyani
1 Ku lie nu
ka anyi nye chukwu ekele
O na eme nma
Chi ka dibia

akpakwuru ezuruike
Jehovah shammah bu aha gi ehhhh…
So rom kele ya n’ihi iheoma omerere
ehhhhhh

Chorus
Ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
Omere ihe di nma aaaa

Ebiere
Verse 2
Ku lie nu
kele Jehovah…o na eme nma…
okosisi na enye ndu…
onye na Udo…
Jehovah Shammah bu aha gi ehhhhhhh…
ka anyi keleyanii ihi iheoma omere
ehiiiiiii

Suzyani & Ebiere
Verse 3
With all that s within me
i will praise your Holy name
morning…noon and night
every hour…
every moment
Never relenting
Lord…i hail your name…
Master and Lord
You are worthy of Praise

Chorus
Ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
Omere ihe di nma aaaa

Ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
Omere ihe di nma aaaa

Ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
ka anyi kele ya
Omere ihe di nma aaaa

Other Suzyani Ft. Ebiere Lyrics
[display-posts category=”Suzyani Ft. Ebiere” exclude_current=”true”]

Exit mobile version