• Skip to main content
  • Skip to primary sidebar
  • Privacy Policy

GMLyrics

Gospel and Christian Music Lyrics. Submit, Print and Download Christian and Gospel Music Lyrics By Artiste

You are here: Home / Sir Jude Nnam / Sir Jude Nnam – Otito Diri Chineke (Missa Ifunanya) Lyrics

Sir Jude Nnam – Otito Diri Chineke (Missa Ifunanya) Lyrics

Lyrics for Otito Diri Chineke By Sir Jude Nnam (Missa Ifunanya)

SOP: Otito diri Chineke, n’elu.. .n’elu kach’elu; N’uwa udo diri ndi mmadu, ndi
mmadu, ndi mmadu ndi nwer’ obi oma.

ALTO: Otito diri Chineke n’elu kach’elu, n’elu kach’elu. N’uwa udo eh! Udo
Chukwu, udo diiri ndi mmadu, ndi mmadu, ndi nwer’obi oma.

TENOR: ..Otito diri Nna mo! Chukwu igwe! Otito diri Chineke e n’elu. N’uwa udo
Chukwu udo si n’eligwe udo diiri ndi mmadu, ndi nwer’obi oma.

BASS: ….Otito diri Chineke, diri Chineke n’elu kach’elu…..N’uwa udo diiri ndi
mmadu.. ndi nwere obi oma.

[Verse 1]
Anyi ajaa Gi mma. Anyi agozie Gi.
Anyi esekpuoro Gi. Anyi etoo Gi.
Anyi ekele Gi n’ihi nnukwu ebube Gi. REF (Otito..)

[Verse 2]
Osebuluwa Chukwu, Eze nk’igwe.
Chukwu Nna ji ike nile. Dinwenu, Jesu
Kristi, s’otu Nwa Chineke muru. REF (Otito..)

[Verse 3]
Di—nwenu Chukwu.
Nwaturu nke Chineke.
Nwa nke Nna. Gi Onye
n’ekpochapu njo, njo n’uwa, mee r’anyi ebere. REF (Otito..)

[Verse 4]
Gi, Onye n’ekpochapu njo, njo nk’uwa nar’aririo anyi.
Gi Onye no n’aka nri
Nna, meera’anyi, meer’anyi ebere. REF (Otito..)

[Verse 5]
N’ihi na so Gi di Nso,
So Ngi bu Dinwenu;
So Ngi O Jesu Kristi,
so Gi eh, so Gi di Nso. REF (Otito..)

[Verse 6]
Kachasi di elu.
Gi na Mmuo Nso. N’ebube Chukwu Nna,
Chukwu Nna.
Amen
ALL: (FINE) A——-MEN

Other Sir Jude Nnam Lyrics [display-posts category=”Sir Jude Nnam” exclude_current=”true”]

Check Out

  • Sir Jude Nnam – Som Too Chukwu Lyrics
  • Sir Jude Nnam – Otito Diri Chineke (Missa Ifunanya) Lyrics
  • Sir Jude Nnam – Onyinye Di Nma Lyrics
  • Sir Jude Nnam – Abinci Alheri Lyrics

Search For Lyrics

Reader Interactions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Primary Sidebar

SEARCH FOR OTHER LYRICS

Recent Posts

  • Lady Evang. Toyin Leshi – Bi Gbogbo Irun Ori Mi Baje Kiki Ahon Lyrics
  • Praize Notes – Jesus You Be King Lyrics
  • Pastor Anthony Ebong – Moyom Lyrics
  • Panam Morrison – Sai Godiya Ft. Solomon Lange Lyrics
  • Diya – Ga Yabo Na Lyrics

Copyright © 2023 GMLyrics