• Skip to main content
  • Skip to primary sidebar
  • Privacy Policy
GMLyrics Logo

GMLyrics

Gospel and Christian Music Lyrics. Submit, Print and Download Christian and Gospel Music Lyrics By Artiste

You are here: Home / Fr. Gabriel Okeke / Reverend, Fr. Gabriel Okeke – Ifenna Lyrics

Reverend, Fr. Gabriel Okeke – Ifenna Lyrics

Lyrics for Ifenna By Reverend, Fr. Gabriel Okeke

Eyiuche!

Ife mmadụ eyiteghi n’uche ya
I ma na Chineke emeworo m ya

You lit the light
They took to flight
So ceased the night
Mercy shone so bright
It quenched the plight

You flew him high
There in the sky
You let him fly
He perched on the wings of Light
Jesus the Light

Ife Nna meere m ee
Ọ dị m mma ee
M ga ekele ya
Ruo mgbe nile ee

Ife Nna meere m di ukwu
Ife Nna meere m di ukwu
Ife Nna meere m di ukwu
Ọnụ m apụghị ịkọ cha

Anyị ebunye gị Onyenweanyị iko nke nzọpụta
Nara onyinye Chineke
Nara onyinye di mma

Na-arịọ ka I kwe ka ọ bata n’alaeze Gị
Nara onyinye Chineke
Nara onyinye di mma

M’ọlị, m’ọlị, m’ọlị
Ee m’ọlị
(E wezuga Jesus, o nweghị ife m ga-emenwu ee, menwu ee, menwu ee, ee, eee!)

Ma m enweghị ife enwere m Jesu
ọ dịghị ife kọrọ m m’ọlị

We give You thanks
With lifted hands
This is our chance
To raise You our song and dance
Jesus our dance!

Other Fr. Gabriel Okeke Lyrics
[display-posts category=”Fr. Gabriel Okeke” exclude_current=”true”]

Search For Lyrics

Reader Interactions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Primary Sidebar

Recent Posts

  • Ku Yi Ta Wa’azi Wurin Mutane Duk
  • Da Duniyan Nan da Girmanta da Yawan Daɗin Rai
  • Charity Isi – Taking Back Lyrics
  • Patrick Elijah – Call it Forth Lyrics
  • Tim Godfrey – Follow Follow Ft. Greatman Takit Lyrics
  • Purist Ogboi – Yeshua Lyrics
  • GUC – My Flag Lyrics
  • Greatman Takit – Bulie Ft. Limoblaze Lyrics
  • Greatman Takit – Look What You’ve Done Lyrics
  • Ko’rale & GreatMan Takit – Commando Lyrics
  • Ebuka Songs – I Will Pray Lyrics
  • Dunsin Oyekan – Who is on The Lord’s Side Ft. Mercy Chinwo Lyrics
  • Dunsin Oyekan – Maranatha Lyrics
  • Dunsin Oyekan – Finger Of God Lyrics
  • Dunsin Oyekan – Stand In The Gap Lyrics
  • Dunsin Oyekan – Because He Is, I Am Lyrics
  • Dunsin Oyekan – When I See You Lyrics
  • Dunsin Oyekan – The Great Revivalist Lyrics
  • Remmy Nwoko – Thanks, Sir Lyrics
  • Bishop Enchy – Not A Show Lyrics

Copyright © 2023 GMLyrics