Skip to content
Home » Ngozi Ezeamaka » Ngozi Ezeamaka – Ala Zoro-Ezo Lyrics

Ngozi Ezeamaka – Ala Zoro-Ezo Lyrics

    Lyrics for Ala Zoro-Ezo By Ngozi Ezeamaka

    Verse 1:

    Buso ha agha o bu ndi n’egbuso m agha (contend with them that contend with me)
    Luso ha ogu ka ha ra ndi na-alusom ogu (fight against them that fight against me)
    Bilite o nwe chuba ndi n’achu mo (Arise and chase those that are chasing me)
    Si nkpuru Obim mo nzoputa gi ka mbu n’ezie (say to my soul I am Your salvation)
    Onweghi ihe nmere ha ha nwe zukota imegide mo (I didn’t do them anything yet they gathered themselves against me)
    Onweghi ihe nmere ha ha nwe zukota itigbu nwa gi (I didn’t do them anything
    yet they gathered themselves to kill me)
    Ufodu ñuru ihi si n’ifeoma agaghi ahu kwanum anya ( Some of them even swore and said I will never see good thing in my life)

    Mana ama mo onye nwere gi nwere mmadu (but I know Lord one who have You have many people)
    Nnam amamo (my father I know)
    one with You is majority
    Bilite o malite o (Arise, rise up)
    nwee gbuoronum agha (and fight for me)
    Bilite o ma kpuwere mo ala niile zoro ezo (Arise and also reveal every hidden ground for me )

    Chorus:

    Kpuwere m ala zoro-ezo (reveal every hidden ground for me)
    Nna m kpuwere m ala zoro- ezo (my father reveal every hidden ground for me)
    Kpuwere m ala-zoro ezo oh oh oh (reveal every hidden ground for me)
    Kpuwere m ala zoro- ezo ( reveal every hidden ground for me)
    Luwóró mo kpuwere mo ala niile zoro-ezo
    (Fight for me, reveal every hidden ground for me)
    Luwóró mo ma kpuwere mo ala niile zoro-ezo ( Fight for me and also reveal every hidden ground for me)

    Verse 2:

    The battle is mine thus says the Lord
    I will fight for You and You shall hold Your peace
    I am Jehovah the holy one of Israel
    Nothing is too hard for Oka-ome not to do
    God of David
    ógbaaka ejee ógu ( the one that goes to battle with no weapon in His hand)

    Call please arise

    Please arise and defend Your very own

    Call – chimomeee

    God of Shiloh You are the man of war

    Call- Ebubeeee

    Arise oh Lord
    kpuwere ala zoro-ezo (reveal every hidden ground for me)

    Chorus:

    Kpuwere m ala zoro-ezo (reveal every hidden ground for me)
    Nna m kpuwere m ala zoro- ezo (my father reveal every hidden ground for me)

    Call- Eeeeeeee

    Kpuwere m ala-zoro ezo oh oh oh (reveal every hidden ground for me)
    Kpuwere m ala zoro- ezo (reveal every hidden ground for me)

    Call- arise Jesus

    Luwóró mo kpuwere mo ala niile zoro-ezo
    (Fight for me, reveal every hidden ground for me)
    Luwóró mo ma kpuwere mo ala niile zoro-ezo (Fight for me and also reveal every hidden ground for me)

    Call- Help me sing

    Chorus:
    Kpuwere m ala zoro-ezo (reveal every hidden ground for me)
    Nna m kpuwere m ala zoro- ezo (my father reveal every hidden ground for me)

    Call- Eeeeeeee

    Kpuwere m ala-zoro ezo oh oh oh (reveal every hidden ground for me)
    Kpuwere m ala zoro- ezo ( reveal every hidden ground for me)

    Call- arise Jesus

    Luwóró mo kpuwere mo ala niile zoro-ezo
    (Fight for me, reveal every hidden ground for me)
    Luwóró mo ma kpuwere mo ala niile zoro-ezo (Fight for me and also reveal every hidden ground for me)

    Arise and fight my battle for me

    Leave a Reply

    Your email address will not be published. Required fields are marked *