Site icon GMLyrics

Mr M & Revelation – Amanda (Won’t Fall) Lyrics

Mr M & Revelation Amanda (Won't Fall) Lyrics

Lyrics for Amanda (Won’t Fall) By Mr M & Revelation

Enwere m ndụm tinye n’aka
Ihe niile etinye n’aka
Onyi iyeaka m

Enwere m ndụm tinye n’aka
Ihe niile etinye n’aka
Onyi iyeaka m

Ihe m tinyere n’aka gi
Ihe m tinyere n’aka gi
Amanda daa. (iee)

Ihe m tinyere n’aka gi
Ihe m tinyere n’aka gi
Amanda daa

eh eh eh eh eh
(Interlude)
Ayi ayi ayi ayi
(Interlude)

Enwere m ndụm tinye n’aka
Ihe niile etinye n’aka
Onyi iyeaka m

Enwere m ndụm tinye n’aka
Ihe niile etinye n’aka
Onyi iyeaka m

(With Choir)
Ihe m tinyere n’aka gi
Ihe m tinyere n’aka gi
Amanda daa. (Eh Jesus)

Ihe m tinyere n’aka gi
Ihe m tinyere n’aka gi
Amanda daa

Ego m tinyere n’aka gi
Akụ na ụba m tinyere n’aka gi
ọ ma gaghị agwụgwụ

Ekpere m tinyere n’aka gi
Ekpere m tinyere n’aka gi
ọ mayi adaa daa (Ayi)

áfiá m tinyere n’aka gi
áfiá m tinyere n’aka gi. (Ayi)
ọ mayi adaa daa

Nwa m tinyere n’aka gi
Nwa m tinyere n’aka gi. (Ayi)
ọ mayi emebi

Ministry m tinyere n’aka gi
Ihe m tinyere n’aka gi
ọ mayi emebi

Aya ya ya yay ya ya ya ya
(Interlude)

Ayi Ayi Ayi Ayi

Ihe m tinyere n’aka gi
Choir: (oh)
Ihe m tinyere n’aka gi
Choir: (oh)
Eh eh eh
Choir: Amanda daa.

(Mka e ti nsi e ga hụrụ nsi)

Ihe m tinyere n’aka gi
Choir: (oh)
Ihe m tinyere n’aka gi oh oh oh
Choir: Amanda daa.

(Ayi Jehovah)

Baba Ihe m tinyere n’aka gi
Choir: (oh)
Ihe m tinyere n’aka gi
Choir: (oh)
Eh eh eh
Choir: Amanda daa.

(Lift Your voice and sing to him)
Ihe m tinyere eh eh eh eh

(Choir)

Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Ihe m tinyere n’aka gi e
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Your hands is the safest place I know
Choir: Amanda daa

Onyi iyeaka m o
Aka gi di ike
Aka gi na putara
Aka gi na-edobe ife
Eh eh eh eh

Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: lift Your hands everybody
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Aka Jehovah na-eme ọma ayi ah aha
Choir: Amanda daa

(Aka ne tiwa osisi cider)
(Aka na-agbaji ígwè kpọ ya nkụ)
Ihe m tinyere
Ihe m tinyere
Ihe m tinyere

Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Ihe m tinyere n’aka gi o o o
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: onwa na container nke m turu n’ahịa
Choir: Amanda daa

Whatever we put in Your hand is safe and secured

Ihe, Ihe Ihe
Ihe, Ihe Ihe

Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Ihe m tinyere n’aka
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Ama m na ị ga-edobe ya o fu ma
Choir: Amanda daa

Dobe ya
Zobe ya
Dobe ya
Zobe ya

Ihe m tinyere eh
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: oh eh eh eh
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: eh e eh eh eh eh
Choir: Amanda daa

Enwere m ndụm tinye n’aka
Ihe niile etinye n’aka
Call: kpọọ u ya
Choir: Onyi iyeaka m

Enwere m obim tinye n’aka
Ihe niile etinye n’aka
Choir: Onyi iyeaka m

Mka Ihe Ihe Ihe
Ihe m tinyere n’aka gi
Ihe m tinyere n’aka gi

ọ mayi ma ma ma adaa daa
ọ mayi adaa daa o
kedu ka ọ ga-esi daa
mgbe Jehova na-ejidesi ya ike

Ihe Ihe Ihe
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Jesus Okpara Chinke
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Odogwu a kata kata nelu ogwu, Agu Neche Mba
Choir: Amanda daa

nche ndụm umu isreal
nche ndụm m o
nche ndụm ezinụlọ m dum

Ihe, Ihe Ihe
Ihe, Ihe Ihe

Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: tinye ya n’aka Jehova
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Your today, tomorrow, and forever is safe in His hands
Choir: Amanda daa

Ihe, Ihe Ihe
Ihe, Ihe Ihe
Ihe, Ihe Ihe eh eh

Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: Ihe, Ihe Ihe
Choir: Ihe m tinyere n’aka gi
Call: oh oh oh oh ha
Choir: ọ mayi adaa daa

Eh eh eh eh

Exit mobile version