Lyrics for Omeriwo By Lizzy Michael
Omeriwo n` ime ndu m
Omeriwo n`ime ndu m
Omeriwo n`ime ndu m
Chi m siri m gaa n` iru atuna ujo
Verse 1
Beginning and the end
You are the first and the last
You never leave me half way
Chi nwe ndu m
Imeriwo
The chief corner stone
The lion and the lamb
You are my way maker
Chi nwe ndu m
Chorus
Call: imeriwo
Resp: imeriwo n`ime ndu m
Imeriwo n ime du
Chi m siri m gaa n iru atuna ujo
Ad leaping
Odogwu akataka
Otu aka na eru mba
Oloro ihe loro enyi
Osiri nwa diri nne ya
Ebube muonso
Osmiri ata ata
Verse 2(chant)
Imeriwo
Otu aka na eru mba
Anu kporo nku na eju onu
Otu onye ana si una abiala
Ezigbo oyi umuazi
Agu bata ohia mgbada awara oso
Di nwanyi isi nkpe
Onye bi n enigwe nke ato
Kpakpando ututo
Ji ana ahu n oku na epu ome
Ogbajiri igwe kpo ya nku
O mara otu m si bia uwa
Onye dika gi eze m
Oke mmiri na ebu ogwe
Vamp..
Inula ihe chineke kwuru
Inula ihe chineke kwuru ekwu
Chi anyi siri m gaa n iru atuna ujo
Ad leaping for the ending part
Oke muo na eti onwe ya
Agu ,Agu,Agu
Agu na eche mba
Other Lizzy Michael Lyrics
[display-posts category=”Lizzy Michael” exclude_current=”true”]
Leave a Reply