Skip to content
Home » Popular Gospel Songs Lyrics » Ibu Chukwu Onyedike

Ibu Chukwu Onyedike

    Ibu Chukwu Onyedike
    Ibu Chukwu Onye dinma
    Ibu alpha na Omega mo
    Onye nbu iru na Ikpazu
    N’ma lite na Ogwugwu
    Ya Ka ji na si n’buchi mo

    Idiebube
    N’marama
    Ibu alpha na Omega mo
    Onye nbu na Onye Ikpazu
    N’ma lite na Ogbugbu
    Ya Ka ji na si ni buchi mo

    Ibu chukwu onye di mma
    Ibu chukwu onye di Ike
    Ibu alpha na Omega mu oo
    Onye mbu n’onye ikpeazu
    Mmalite n’ogwugwu
    Ya ka m ji n’asi n’ibu Chim oo

    Oo, Idi Ebube ee
    Oo, Idi omimi ii
    Ibu alpha na Omega mu oo
    Onye mbu n’onye ikpeazu
    Mmalite n’ogwugwu
    Ya ka mji n’asi n’ibu chim oo

    Leave a Reply

    Your email address will not be published. Required fields are marked *