Lyrics for Otito Jehovah (Agam Esoro Ndi Mmuozi) By Emmasings
Agam Esoro Ndi muo ozi na enye gi ekele (I will join the Angels to give You praise)
Agam Esoro Ndi muo ozi na aja gi nma (I will join the Angels to glorify Your Name)
Osimiri na erughari na Otito gi nna (Rivers roll in Your praise Father)
Afifia no na ohia na efufe aka na enye gi ekele (Grasses in the Bush are waving to You in praise)
Ndi mmadu bi na uwa na egbu ikpere na aja gi nma (People that live on the earth kneel down to glorify Your Name)
Ha na asi imela imela imela (All are saying Thank You Thank You Thank You)
Agam Esoro Ndi muo ozi na enye gi ekele
Agam Esoro Ndi muo ozi na aja gi nma papa
Osimiri na erughari na Otito gi nna
Afifia no na ohia na efufe aka na enye gi ekele
Ndi mmadu bi na uwa na egbu ikpere na aja gi nma
Ha na asi imela imela imela
Ha na asi imela imela imela chukwu oma mu eh!
Imela imela imela
Ha na si idi nma na ututu, ehihie na abali
Ha si imela imela imela
Chineke onye bi na igwe
Kam bulie aha gi elu na ihi aha gi di nso
Aha go mara mma
Chineke onye bi na igwe
Kam bulie aha gi elu na aha gi di nso
Aha go mara mma
Chineke onye bi na igwe
Kam bulie aha gi elu na aha gi di nso
Aha go mara mma
Aha gi di nso
Onye oru ebube
Aha gi mara nma chimuoma
Aha gi di nso
Leave a Reply